JW subtitle extractor

Ihe Mere Anyị Ji Bịa Betel

Video Other languages Share text Share link Show times

Mgbe anyị gara Betel m nwere ezigbo obi ụtọ.
Anyị niile kwuru na ọ bụ oge kacha atọ anyị ụtọ.
Ndị Betel na-ejere Jehova ozi kwa ụbọchị,
Ihe e ji mara ndị Betel bụ ha na-arụsi ọrụ ike.
[Chorus]
Betel pụtara ụlọ Jaa
A na-akpọ ya Betel maka ọ bụ ụlọ Jaa.
Betel bụ ụlọ Jehova.
Ijere Jehova ozi bụ ọrụ kacha mma.
Anyị hụrụ ọtụtụ akwụkwọ nakwa Baịbụl ha na-ebi,
Ka anyị nwee ike izi onye ọ bụla ozi ọma Alaeze Jaa.
Ị ga-enwe ezigbo obi ụtọ ma i jisie ike gaa Betel.
Ị ga-ahụ na ọ bụ ebe a na-ejere Jehova ozi.
[Chorus]
Betel pụtara ụlọ Jaa
A na-akpọ ya Betel maka ọ bụ ụlọ Jaa.
Betel bụ ụlọ Jehova.
Ijere Jehova ozi bụ ọrụ kacha mma.
[Chorus]
Betel pụtara ụlọ Jaa
A na-akpọ ya Betel maka ọ bụ ụlọ Jaa
Betel bụ ụlọ Jehova.
Ijere Jehova ozi bụ ọrụ kacha mma.
Jehova i meela