JW subtitle extractor

Nwanna Nwaanyị, Anyị Na-ahụ Gị

Video Other languages Share text Share link Show times

Ejim obim niile
sị kam kelee gị.
Anyị niile n’ahụ
okwukwe gị n’omume gị.
Agaghịm echezọ
àgw’ọma gị.
Ụmụnna gị niile
jio-bi ha hụ gị n’anya.
Echekwala na
ị naghị agbalị.
Anyị n’asị gị:
“Biko, jisi’ike.
Ihuọ-chị gị dịa-nyịm-ma.
Anyị n’ahụ gị.
Echekwala n’ị baghịu-ru.
Anyị chọrọ k’ị ghar’inwe
obia-bụọ.
Anyị n’asị gị: ‘Jisi’ike,
Nwann’anyị nwaanyị.’”
Ebere n’obiọma
k’anyị ji mara gị.
Inye ndịọ-z’ihe
sokwa n’ihe n’amasị gị.
I mere ha nan-zuzo
k’a ghar’ịma.
Ọrụọ-ma gị niile
gbara h’ume ka ha d’ike.
Echekwala na
ọrụọ-ma gị bụ n’efu.
Anyị n’asị gị:
“Biko, jisi’ike.
Ihuọ-chị gị dịa-nyịm-ma.
Anyị n’ahụ gị.
Echekwala n’ị baghịu-ru.
Anyị chọrọ k’ị ghar’inwe
obia-bụọ.
Anyị n’asị gị: ‘Jisi’ike,
Nwann’anyị nwaanyị.’”
Jehova ma nsogbu gị.
Ọ n’ahụ na
mụ na gị n’agbalị.
Ọ n’echeta okwukwe gị.
Biko, jisi’ike.
Ihuọ-chị gị dịa-nyịm-ma.
Anyị n’ahụ gị.
Echekwala n’ị baghịu-ru.
Anyị chọrọ k’ị ghar’inwe
obia-bụọ.
Anyị n’asị gị: ‘Jisi’ike,
Nwann’anyị nwaanyị.’”
Anyị ji gị n’em’ọnụ.
Ihuọ-chị gị
n’enyea-nyịọ-ṅụ.
Biko, jisi’ike.
Jisi’ike,
nwann’anyị nwaanyị.
Biko, jisi’ike.