Nwee Okwukwe
Video
Other languages
Share text
Share link
Show times
Hide times
00:00:22
Setan n’achọ kam tụ’egwu.
Ma, agaghịm atụe-gwu.00:00:35
00:00:35
Jehova bụ Chi n’edum.
Ọ bụ ya n’echebem.00:00:43
00:00:43
Gịnị kan-dị ’madụ
g’emem?00:00:49
00:00:49
Nwee okwukwe
n’anyị g’aba n’Al’eze.00:00:55
00:00:56
Nwee okwukwe.
Atụkwala ụjọ.00:01:03
00:01:03
Ọ bụ Jehova g’eme
K’anyị guzosi’ike.00:01:10
00:01:11
Jehova g’eme k’anyị merie.
Nwee okwukwe.00:01:20
00:01:31
Ndị fere Jehova
Jio-bi ha niile fee ya.00:01:43
00:01:44
Ha nwere okwukwe.
Ha diri ọnwụnwa.00:01:51
00:01:51
N’Al’eze ya ka ha g’ebi.00:01:57
00:01:57
Nwee okwukwe
n’anyị g’aba n’Al’eze.00:02:04
00:02:04
Nwee okwukwe.
Atụkwala ụjọ.00:02:11
00:02:11
Ọ bụ Jehova g’eme
K’anyị guzosi’ike.00:02:19
00:02:19
Jehova g’eme k’anyị merie.
Nwee okwukwe.00:02:29
00:02:29
Nwee okwukwe.
Ị g’emeri Setan.00:02:36
00:02:36
Nwee okwukwe na Jehova.00:02:43
00:02:43
K’anyị cheta
N’anyị g’adịn-dụe-bigh’ebi00:02:49
00:02:50
M’anyị tachi’obi
ru’ọgwụgwụ.00:02:57
00:03:00
Ụwa g’abụ Paradaịs.
Nsogbua-nyị g’ebi.00:03:13
00:03:13
K’anyị tachi’obi.
Ọgwụgwụ dịzin-so,00:03:20
00:03:20
Ka Jehova do’aha ya nsọ.00:03:26
00:03:26
Nwee okwukwe
n’anyị g’aba n’Al’eze.00:03:33
00:03:33
Nwee okwukwe.
Atụkwala ụjọ.00:03:40
00:03:41
Ọ bụ Jehova g’eme
K’anyị guzosi’ike.00:03:48
00:03:48
Jehova g’eme k’anyị merie.
Nwee okwukwe.00:04:02
00:04:11
Nwee okwukwe.00:04:19
Nwee Okwukwe
-
Nwee Okwukwe
Setan n’achọ kam tụ’egwu.
Ma, agaghịm atụe-gwu.
Jehova bụ Chi n’edum.
Ọ bụ ya n’echebem.
Gịnị kan-dị ’madụ
g’emem?
Nwee okwukwe
n’anyị g’aba n’Al’eze.
Nwee okwukwe.
Atụkwala ụjọ.
Ọ bụ Jehova g’eme
K’anyị guzosi’ike.
Jehova g’eme k’anyị merie.
Nwee okwukwe.
Ndị fere Jehova
Jio-bi ha niile fee ya.
Ha nwere okwukwe.
Ha diri ọnwụnwa.
N’Al’eze ya ka ha g’ebi.
Nwee okwukwe
n’anyị g’aba n’Al’eze.
Nwee okwukwe.
Atụkwala ụjọ.
Ọ bụ Jehova g’eme
K’anyị guzosi’ike.
Jehova g’eme k’anyị merie.
Nwee okwukwe.
Nwee okwukwe.
Ị g’emeri Setan.
Nwee okwukwe na Jehova.
K’anyị cheta
N’anyị g’adịn-dụe-bigh’ebi
M’anyị tachi’obi
ru’ọgwụgwụ.
Ụwa g’abụ Paradaịs.
Nsogbua-nyị g’ebi.
K’anyị tachi’obi.
Ọgwụgwụ dịzin-so,
Ka Jehova do’aha ya nsọ.
Nwee okwukwe
n’anyị g’aba n’Al’eze.
Nwee okwukwe.
Atụkwala ụjọ.
Ọ bụ Jehova g’eme
K’anyị guzosi’ike.
Jehova g’eme k’anyị merie.
Nwee okwukwe.
Nwee okwukwe.
-