JW subtitle extractor

Ị̀ Ma Aha Ndịozi Iri na Abụọ Jizọs?

Video Other languages Share text Share link Show times

Ka Jizọs n’ekwusa ozi
Al’eze Chineke,
E nweren-dị so ya.
Ha dị iri n’abụọ.
Ha hụrụ ka Jizọs
gwọrọn-dị ahụ́ n’esigh’ike.
K’anyị gbalịa ma cheta
ahan-dịozi Jizọs.
Ha bụ:
Pita, Jems, Jọn, Andru,
Filip, Tọmọs, Judas, Matiu,
Jems nwa Alfiọs,
Saịmọn, na Tadiọs.
Echefula Batolomiu.
Ha na Jizọs so
n’ekwusa oziA-l’eze.
Ha nọ n’egere
ihe niile Jizọs kwuru.
Man’otuo-nye hapụrụ
ịn’eso Jizọs Kraịst.
K’anyị gbalịa ma cheta
ahan-dịozi Jizọs.
Ha bụ:
Pita, Jems, Jọn, Andru,
Filip, Tọmọs, Judas, Matiu,
Jems nwa Alfiọs,
Saịmọn, na Tadiọs.
Echefula Batolomiu.